Monday, November 03, 2008

Chukwu ma...

..na a choro ka Obama nwe yabu oche no na uno ocha. Ihe ne tu mu egwu bu na ndi ocha no yabu Amerika nwe ike i tinye nma na azu ndi oji. A choro i kwa akwa oge yabu ihene ge me. Obu na Obama weri ya bu oche, anyi ga e te egwu. Mana obu na McCain weri ya, anyi e fiche anya miri je uno...


3 comments:

Oo said...

Translation: "God knows that they do not want Obama to seat on that chair. My fear is that the Whites can stab the black from behind. If Obama take the chair we will dance, but if McCain takes it, we will clean our tears and go home"

My Response to the above is: Chukwu e kwena!

Anonymous said...

chxta r u american?

Anonymous said...

Pfft. No small thing. I understood it. I had to read it haltingly tho'